IntlSOS Ebola Poster 17Oct2014 IGBOebolacommunicationnetwork.org/wp-content/uploads/...GINI KA OBU?...

1
Nje Ebola Ihe nke n’akpata Ebola bu nje viros Enweghi ogwu mgbochi, m’obu ogwu ogwugwo ya - Ima uzo jee inweta nlekota anya na Ogige ebe ana elekota ndi nwere oria Ebola na amuba ohere nke igbake site na ya Ona akpata oria di ike, na obara ogbugba Ona efefe; otutu mmadu nwere ike ibuta ya ngwangwa Ndi n’aria oria nje Ebola nwere ike igbasa ya nye ndi n’enweghi ya Ozu onye nwuru site na oria Ebola nwere ike igbasa ya. KPACHAPU ANYA GI (Liee ozu ofuma. Kpara ya oke) ASAKWALA ahu, metu aka m’obu susuo ozu onye nwuru site n’oria Ebola onu ASAKWALA aka gi n’ime efere ndi meturu ozu onye nwuru site n’oria Ebola sara aka ha GINI KA OBU? OLEE K’OSI AGBASA? MGBA AMA Ihe ndia nwere ike imalite n’etiti ihe dika mkpuru ubochi abuo ruo ohu n’otu mmadu butere oria a site n’imetuta onye n’aria oria ebola ma obu ozu onye nwuru site n’oria a ahu MGBA AMA MBIDO ORIA A MGBA AMA MGBE OGE GAGORO INWERE IKE IBUTA ORIA EBOLA SITE NA MMEKOTA AHU GI NA NKE ONYE N’ARIA ORIA A MA OBU OZU ONYE ORIA A GBURU SAA AKA GI UGBORO-UGBORO KWA UBOCHI – Jiri NCHA (oburu n’inweghi ike isa aka gi, jiri “gel alcohol” hiocha ya) Emetukwala onye n’aria oria Ebola ma obu ihe ndi a si ya n’ahu puta aka OBARA, AGBO, NSI MA OBU OTORO, MMAMIRI Emetukwala anu ohia ma obu usu aka;atakwala anu ha Kpo ulo ogwu gi ma gwa ha maka oria gi Gee nti na ndumodu ha. Enwere ike iziga gi ulo ogwu puru iche Noro nke onwe gi ma kpa kwa oke n’etiti gi na ndi ozo ka ighara ibunye ha oria a Kpachapuru agbo gi na nsi gi anya nke oma MGBOCHI IHE IGA-EME m’oburu na ibuta oria a This poster has been developed for educational purposes only and is correct at the time of publication. It is not a substitute for professional medical advice. Should you have any questions or concerns about any topic in the poster, please consult your medical professional. © 2014 AEA International Holdings Pte. Ltd. All rights reserved. Unauthorised copy or distribution prohibited. 17 October 2014 IGBO For more information visit: www.internationalsos.com/ebola N’agbanyeghi na enweghi ogwu maka igwo oria Ebola, IMA UZO gbaje inweta nlekota anya N’OGIGE EBE ANA ELEKOTA NDI NWERE ORIA EBOLA na amuba ohere nke mgbake. AHU OKU AGBO ORURU ISI OWUWA IKE OGWUGWU OGBUGBO Obara nwere ike idi na ya OTORO Obara nwere ike idi na ya UKWARA Obara nwere ike idi na ya OBARA OGBUGBA (gunyere site n’imi, onu, akpukpo ahu) Otumadi ndi no ha nso dika Ndi ezi n’ulo ha Ndi oru ahu ike

Transcript of IntlSOS Ebola Poster 17Oct2014 IGBOebolacommunicationnetwork.org/wp-content/uploads/...GINI KA OBU?...

Page 1: IntlSOS Ebola Poster 17Oct2014 IGBOebolacommunicationnetwork.org/wp-content/uploads/...GINI KA OBU? OLEE K’OSI AGBASA? ... Obara nwere ike idi na ya OTORO Obara nwere ike idi na

 Nje Ebola 

• Ihe nke n’akpata Ebola bu nje viros

• Enweghi ogwu mgbochi, m’obu ogwu ogwugwo ya - Ima uzo jee inweta nlekota anya na Ogige ebe ana elekota ndi nwere oria Ebola na amuba ohere nke igbake site na ya

• Ona akpata oria di ike, na obara ogbugba

Ona efefe; otutu mmadu nwere ike ibuta ya ngwangwa

Ndi n’aria oria nje Ebola nwere ike igbasa ya nye ndi n’enweghi ya

Ozu onye nwuru site na oria Ebola nwere ike igbasa ya. KPACHAPU ANYA GI (Liee ozu ofuma. Kpara ya oke)

• ASAKWALA ahu, metu aka m’obu susuo ozu onye nwuru site n’oria Ebola onu

• ASAKWALA aka gi n’ime efere ndi meturu ozu onye nwuru site n’oria Ebola sara aka ha

GINI KA OBU? OLEE K’OSI AGBASA? 

MGBA AMA Ihe ndia nwere ike imalite n’etiti ihe dika mkpuru ubochi abuo ruo ohu n’otu mmadu butere oria a site

n’imetuta onye n’aria oria ebola ma obu ozu onye nwuru site n’oria a ahu

MGBA AMA MBIDO ORIA A MGBA AMA MGBE OGE GAGORO 

• INWERE IKE IBUTA ORIA EBOLA SITE NA MMEKOTA AHU GI NA NKE ONYE N’ARIA ORIA A MA OBU OZU ONYE ORIA A GBURU

• SAA AKA GI UGBORO-UGBORO KWA UBOCHI – Jiri NCHA (oburu n’inweghi ike isa aka gi, jiri “gel alcohol” hiocha ya)

• Emetukwala onye n’aria oria Ebola ma obu ihe ndi a si ya n’ahu puta aka OBARA, AGBO, NSI MA OBU OTORO, MMAMIRI

• Emetukwala anu ohia ma obu usu aka;atakwala anu ha

• Kpo ulo ogwu gi ma gwa ha maka oria gi

• Gee nti na ndumodu ha. Enwere ike iziga gi ulo ogwu puru iche

• Noro nke onwe gi ma kpa kwa oke n’etiti gi na ndi ozo ka ighara ibunye ha oria a

• Kpachapuru agbo gi na nsi gi anya nke oma

MGBOCHI IHE IGA-EME m’oburu na ibuta oria a 

This poster has been developed for educational purposes only and is correct at the time of publication. It is not a substitute for professional medical advice. Should you have any questions or concerns about any topic in the poster, please consult your medical professional.

© 2014 AEA International Holdings Pte. Ltd. All rights reserved. Unauthorised copy or distribution prohibited. 17 October 2014 IGBO For more information visit: www.internationalsos.com/ebola

N’agbanyeghi na enweghi ogwu maka igwo oria Ebola, IMA UZO gbaje inweta nlekota anya

N’OGIGE EBE ANA ELEKOTA NDI NWERE ORIA EBOLA na amuba ohere nke mgbake. 

AHU OKU AGBO ORURU

ISI OWUWA IKE OGWUGWU

OGBUGBO Obara nwere ike idi

na ya OTORO

Obara nwere ike idi na ya

UKWARA Obara nwere ike idi

na ya

OBARA OGBUGBA (gunyere site n’imi, onu, akpukpo ahu)

Otumadi ndi no ha nso dika

Ndi ezi n’ulo ha Ndi oru ahu ike