2008 Nigeria Demographic and Health Survey (NDHS): South East · ya.Ego maka ezinaulo aguru onu...

Post on 01-Nov-2020

6 views 0 download

Transcript of 2008 Nigeria Demographic and Health Survey (NDHS): South East · ya.Ego maka ezinaulo aguru onu...

2008 Nigeria Demographic and Health Survey (NDHS): South East

Nigeria 5.7

South East4.8

Ihe omumu n’ile ka osi kwuru na steti

Imu nwa n’isi otu nwanyiAbia4.4

Anambra5.0

Ebonyi5.6

Enugu4.4

Imo4.8

54

8188 88

53

73

93

Nigeria SouthEast

Abia Anambra Ebonyi Enugu Imo

Ndi guru akwukwo:Umunwanyi Pasent umunwanyi ndi di afo iri ise

rue iri ano na itolu

77

94 9199

77

95 97

Nigeria SouthEast

Abia Anambra Ebonyi Enugu Imo

Ndi guru akwukwo: UmunwokePasent umunwoke ndi di afo iri ise

rue iri ano na itolu

1012

16 17

3

119

Nigeria SouthEast

Abia Anambra Ebonyi Enugu Imo

Otu esi eme omumu ihe gbasara inyetu ohere tupu amuo nwa ozo

Pasent umunwanyi no na di ndi di afo iri na ise rue iri ano na itolu ndi nke n’eji usoro ohoru enyetu ohere tupu amuo nwa ozo

23

43 39

52 50

28

40

Nigeria SouthEast

Abia Anambra Ebonyi Enugu Imo

Ebe ogwu mgbochi oria ruterePasent umuntakiri ndi di onwa iri na abuo rue iri

abuo na ato ndi nke natara ogwu mgbochi oria n’ile

* Ogwu mgbochi oria zuru oke gu nyere BCG, Ahu oku DPT na polio ugboro ato

Abia24%

Anambra12%

Ebonyi32%

Enugu20%

Imo24%

Nigeria41%

South East22%

Etoghi ogologo nkeoma ka osi kwuru na steti

Pasent umuntakiri ndi na erughi afo ise ndi na etoghi

nkeoma otu ha kwesiri

58

39

89 8798 95

76

46

68 66

96 98

Nigeria SouthEast

Nlezianya anatara na aka ndi oru ahuike azuru azuNnlezianya anatara n’oge imu nwa na aka ndi oru ahuike azuru azu

Ahu ike umunwanyi na amu nwaPasent umunwanyi ndi muru nwa di ndu

n’afo ise gara aga tupu emee nchoputa ahu

Abia Anambra Ebonyi Enugu Imo

* Ndi oru azuru azu gunyere dokita, noosu/ma obu ndi a.

87 82

2336

5044 49 48

19

36

8

45

21 24

Nigeria SouthEast

Abia Anambra Ebonyi Enugu Imo

3140

Ihe omuma zuru oke banyere mgbochi oria HIVPasent ndi di afo iri na ise rue iri ano na itolu ndi

mara nnukwu ihe maka oria biri na aja ocha

Umunwanyi Umunwoke

* Ihe omuma zuru oke putara’ima n’iji kondom n’enwe mmeko nwoke na nwanyi ya na inwe nani otu onye n’enweghi oria a ga enye aka I belata inweta oria a maka na onye di ka ahu ozuru ya oke nwekwara ike inwe oria, na iju echiche abua nke abughi ezi okwu banyere mbute na mgbochi oria o biri na aja ocha.

Nchoputa gbasara ahu ike Umunwanyi, Umunwoke na Umuaka nke afo 2008 na egosi ogugu onu na onodu ahu ike na obodo Naijiria. Ihe nchoputa nke 2008 bu nke ugboro ano e mere ya na obodo Naijiria.

Ihe nchoputa a gbakwasiri ukwu na nnochite nke madu n’ile n’ala Naijiria. O na eweputa otu ime obodo na obodo mepere emepe, na otu n’ime zone isii, ma n’ime otutu ihe, maka otu n’ime steti iri ato na isii na nke FCT.

NumberUsoro/ka esiri

sa ajuju

Ezinaulo a juru ajuju 34,070 98%

Umunwanyi ndi di afo iri na ise rue iri ano na itolu ndi a juru ajuju

33,385 97%

Umunwoke ndi di afo iri na ise rue iri ano na itolu ndi a juru ajuju

15,486 93%

2008 Nigeria Demographic and Health Survey

Fact Sheet

Inwe ajuju obula maka ihe nchoputa gbasara ahu ike umunwanyi,umunwoke na umuaka,biko kpoturu:

Na Naijiria:National Population CommissionPlot 2031, Olusegum Obasanjo Way, Zone 7 Wuse, PMB 0281Abuja, NigeriaTelephone: (234) 09 523-9173Fax: (234) 09 523-1024Website: www.population.gov.ng

Na USA:MEASURE DHS, ICF Macro11785 Beltsville DriveCalverton, MD 20705 USATelephone: 301-572-0200Fax: 301-572-0999Website: www.measuredhs.com

Nchoputa gbasara ahuike umunwanyi, umunwoke na umuaka bu n, ulo oru na-ahu maka agumonu (National Population Commission) huru maka ya ICF Macro nke bu ICF International Company kwadoro enyemaka okacha mara na ihe gbasara ka esi eme ya site na kwado USAID nyere MEASURE DHS. Ego ejiri mee ya bu ndi USAID na ulo oru President’s Emergency Fund For AIDS Relief (PEPFAR) weputara ya.Ego maka ezinaulo aguru onu tenyere ihe ndi ozo bu ndi UNFPA weputara ya.

Abia81%

Anambra67%

Ebonyi57%

Enugu63%

Imo68%

Mmiri onunu nke Ezinaulo n’isi steti

Pasent Ezinaulo ndi nwere ebe esi enweta mmiri di mma onunu

Nigeria56%

South East68%

Abia39%

Anambra43%

Ebonyi13%

Enugu19%

Imo53% Nigeria

27%South East

37%

I di ocha Ezinaulo n’isi steti

Pasent Ezinaulo ndi nwere ihe idote ocha di

mma nke ha

Abia69%

Anambra84%

Ebonyi41%

Enugu48%

Imo62%

Ezinaulo nwere oku eletrik n’isi steti

Pasent Ezinaulo nwere oku eletirk

Nigeria50%

South East64%

South East ZoneIgbo

State

Nigeria

South East

Zone Abia Anambra Ebonyi Enugu Imo

Ihe omumuIhe omumu nile ka osi kwuru 5.7 4.8 4.4 5.0 5.6 4.4 4.8

Umunwanyi ndi di afo iri na ise rue iri na itolu ndi muru nwa ma obu di ime ugbua (%)

23 8 13 6 8 6 8

Omumu nwa ndi na erughi afo abuo tupu a muo ozo (%) 24 35 35 40 27 23 41

Omumu ihe gbasara inyetu ohere tupu amuo nwa ozo

Usoro uzo ohoru nke akwadobere umu nwanyi ndi no na di ugbua na agbaso (umuwanyi di afo iri na ise rue iri ano na itolu) (%)

10 12 16 17 3 11 9

Ahu ike umunwanyi na amu nwa na ahuike umutakiriNlezianya maka imu nwa

Umunwanyi di na amu nwa ndi natara nlezi anya na aka ndi oru azuru azu maka nleta ndi na amu nwa1 (%)

58 87 89 98 76 68 96

Imu nwa site n’enyemaka onye oru ahuike azuru azu1 (%) 39 82 87 95 46 66 98

Imu nwa n, ulo ahu ike (%) 35 74 74 88 41 54 94

Ogwu mgbochi oria nke umuntakiri

Umuntakiri ndi di onwa iri na abuo rue iri abuo na ato ndi gbazuru ogwu mgbochi oria2 (%)

23 43 39 52 50 28 40

Umuntakiri ndi di onwa iri na abuo rue iri abuo na ato ndi n, agbaghi ogwu mgbochi oria (%)

29 17 19 10 19 28 15

Ihe ana enweta site na eri mereUmuntakiri ndi na erughi afo ise na etoghi nke oma (ntakari ma obu nnukwu) (%)

41 22 24 12 32 20 24

Umuntakiri ndi na erughi afo ise ndi lara n’iyi (ntakari ma obu nnukwu) (%)

14 9 9 6 8 17 8

Umuntakiri ndi na erughi afo ise ndi n’adighi aru otu okwesiri (ntakari ma obu nnukwu) (%)

23 10 11 8 16 7 9

Oria iba

Ezinaulo nwere opekaria mpe ya buru otu ihe eji egbochi anwunta (%) 8 10 3 13 15 6 12

Umuntakiri ndi na erughi afo ise ndi hiri ura n’okpuru ihe eji egbochi anwunta n’abali tupu emee ihe nchoputa a (%)

6 11 3 12 13 8 14

Umunwanyi ndi di ime hiri ura n’okpuru ihe eji egbochi anwunta, n’abali tupu emee ihe nchoputa a (%)

5 6 4 11 7 2 6

Awon alaboyun ti o gba oogun Fansidar/SP leemeji tabi jubee lo fun idabobo (IPT) lakoko itoju oyun (%)

5 5 5 9 3 1 7

N’ime umuntakiri ndi n’erughi afo ise ndi nwere ahu oku, pasenti ndi natara ogwu maka oria iba ubochi ahu na ubochi di n’ihu (%)

15 10 14 12 6 2 17

Ihe mmuta gbasara oria obiri n’aja ocha (HIV/AIDS)

N’enwere ike ibelata ihe gbasara inweta oria a site na:Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Inwe otu onye gi na ya ga na enwe mmeko nwoke na nwanyi (%) 68/83 78/88 94/88 92/96 71/88 50/79 76/82

Iji kondom (%) 53/72 61/76 83/82 73/84 54/74 40/73 51/64

Mara na onye ahu di mma nwere ike inwe oria obiri n’aja ocha (%) 66/78 69/81 81/83 87/90 58/74 34/74 76/78

Mara na nwantakiri nwere ike inweta oria site na inu ara nwanyi (%) 52/59 70/67 82/77 68/78 74/74 50/67 78/42

Mara na nwanyi enwere ike ibelata oria site na igba ogwu puru iche e mere maka ya oge odi ime (%)

28/39 27/38 16/35 45/37 23/37 16/66 29/24

Onodu ibi n’uloEzinaulo nwere ebe esi enweta mmiri onunu di mma (%) 56 68 81 67 57 63 68

Ezinaulo nwere oku eletrik (%) 50 64 69 84 41 48 62

Ezinaulo nwere ebe a na-aga mpochi nke ejiru ihe ndi dim ma ruzie (%)

27 37 39 43 13 19 53

Igu akwukwo Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Umunwanyi/Umunwoke

Ndi guru akwukwo (%) 54/77 81/94 88/91 88/99 53/77 73/95 93/97

Ndi agughi akwukwo (%) 36/19 6/1 3/1 2/<1 25/4 8/1 1/0

1 Ndi oru azuru azu gunyere dokita, noosu/ ma obu ndi a. 2 Ogwu mgbochi oria zuru oke gu nyere BCG,Ahu oku DPT na polio ugboro ato.

South East Zone